
Ḿbà, Naijiria ézipụ̀ghị̀ ńdị́ ágha ńkwàdó ùdó nà òbòdò Isreal
Ótù ihe ngosị si na Facebook kwuru na Naijiria zipụrụ ndị agha ka ha gaa kwàdó udo na mba Isreal. Otu nwoke onye nta akụkọ nke na-agbasa ozi n’ụlọọrụ a kpọrọ NTV kwuru ótú a n’ime ihe ngosị nkeji iri atọ ahụ. “Obi ha Naijiria ka ụwa niile ị zipụ ndị agha …